Kedu ka idi ocha ga esi gbochie oria di iche iche?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka nje na-esi efeghari?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka idi ocha ga esi gbochie nje ifeghari efeghari?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka idi ocha n’ime obodo (yaabu, mkpocha and nzacha) ga esinwu gbochie oria di iche iche?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu kam ga-esi debe mmiri onunu nakwa mmiri eji esi nri ocha?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka mkpofu ahihia niile otu okwesiri ga esi gbochie oria?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu kam ga esi kpofuo ahihia otu okwesiri?
Ahu ike - Idi ocha
Gini kpatara m ga eji kwafuo mmiri doro adoro, mmiri doro na taya na kwa ihe eji eche mmiri?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka m ga -esi egwu ebe mposi?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka idebe ulo ocha ga esi gbochie oria di iche iche?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka idebe onwe mmadu ocha ga esi gbochie oria di iche iche?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka m ga esi eleta onwem anya ma m noro na nso m?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka m ga esi eleta eze m anya?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka m ga esi ekpuchite anya m?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu otu m ga esi enweta mmiri onunu di ocha?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka m ga esi mee mmiri onunu m ka o di ocha?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ihe m ga eme iji hu na edebere nri m ofuma?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu otu m ga esi gbochie nje ifeghari na nri?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka m ga esi mara nri mebiri emebi?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka m ga esi sie nri nke oma?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka m ga esi ahoro ezigbo nri?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka m ga esi debe nri ofuma?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu otu m ga esi debe nri ka o juo oyi?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu otu esi kwesi idebe nri nke oma maka umuaka?
Ahu ike - Idi ocha
Kedu ka m ga esi gbanahu nsogbu oria?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu kam ga esi zuo ike?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Maka gini ka m ga eji gaa ka enyocha ahu m kwa mgbe kwa mgbe?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu usoro eji eleta mgbada ahu ma o bu ebe a na-akpo Pelvis?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Gini kpatara udi mmeko nwoke na nwanyi m kwesiri ime but nke di mma ma o bu safe sex?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Gini kpatara m ji kwesi ime ihe ihazi ezi na ulo a na akpo Famili Planin na bekee?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ihem ji kwesi iledo onwem anya nke oma oge m di ime ma mgbe m muru nwa?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ka m ga eji gbochie akpa nwa dara ada, a na-akpo Prolapse na bekee?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ka m ga esi kwusi mamiri iputa mgbe o na-ekwesighi?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ka m ga esi gbanari infekshon Tetanuus?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Maka gini ka m ji kwesi imetu aram aka iji choputa ma odikwa mma kwa mgbe kwa mgbe?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ka m kwesii imetu ara m aka iji leta na odikwa mma?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ihe m ga eme ma m hu mkpuru di anyaa na aram?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ihe m kwesiri ima gbasara oge nso m ji abia na onwa obula?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ihe bugasi nsogbu na eso nso nwanyi na abia onwa obula?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ihe nwere ike ikpata mgbanwe n’ usoro igba obara?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ihe m nwere ike ime iwetunata ihe ufu na-eso nso nwanyi?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Gini bu PMS ma o bu ihe a na-akpo Pri Menstrual Sindrom na bekee?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu otu mu na PMS ma o bu Pri Menstrual Sindrom ga-esi ebinwu?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ihe m nwere ike ime ma mu nwee igba obara rinne, ma o bu igba obara notere aka?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ihe m nwere ike ime ma mu nwee obere igba obara?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ihe m nwere ike ime ma mu nwee igba obara na abia ma mgbe o kwesiri ma mgbe o na ekwesighi?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Kedu ihe m nwere ike ime ma mu nwee igba obara na adighi abia oge obula ma o bu igba obara kwusiri kpamkpam?
Ahu ike - Ahu ike umu nwanyi
Gini ka m kwesiri imata banyere idi ime na imu nwa?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu ka m ga esi mara na adim ime?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu ka m ga esi mara mgbe m ga amu nwa?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu ka m ga-esi nwe ahuike mgbe m di ime?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu ka m ga esi mee skwizin eksersaiz?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu umu ihe na abu nsogbu mgbe mmadu di ime?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu kam ga esi gbanahu igbo agbo?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu otu m ga enweike igbanahu obi icha oku ma o bu nri idoro na afo oyibo na akpo indigeshon?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu ka m ga esi gbanahu akwara koro eko?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu otu m ga esi mee ka o na dirim mfe iga mposi?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu ka m ga esi gbanahu Pail (Pile)?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu ka m si gbanahu ukwu igbu mgbu na tatangwere (leg cramps)?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu ka m ga esi agbanahu mgbu na mgbada azu m?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu ka m ga esi kwusi ukwu iza aza?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Maka gini ka m ga eji ga ka eleta m ahu oge m di ime?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu usoro ihe na eme ma m gaa nleta ahu onye di ime?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Ugboro ole ka m kwesiri iga oge m di ime?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Kedu otu nna nwam nwere ike isi kwadom mgbe ndi ime na kwa mgbe m muru nwa?
Ahu ike - Idi ime na imu nwa
Gini kpatara ara ji kachaara nwa m mma?
Ahu ike - Inye ara
Ruo ole mgbe kam kwesiri inye nwam ara?
Ahu ike - Inye ara
Kedu oghom di na inye nwa nri na abughi ara?
Ahu ike - Inye ara
Kedu ihe m kwesiri iri mam na enye nwa ara?
Ahu ike - Inye ara
Kedu kam ga esi jiri inye nwa ara hu na adighim ime ozo?
Ahu ike - Inye ara
Kedu oge di mma ikwusi inye nwa ara?
Ahu ike - Inye ara
Anaghim aru oru n’ulo, anam aru na ofis - e nwerem ike inye nwa ara otu ahu?
Ahu ike - Inye ara
Kedu kam ga esi gbado anya nam nwere mmiri ara zuru oke nyanakwa na mmiri aram di mma?
Ahu ike - Inye ara
Kedu nghotahie na eso ahu mmadu ezuchagi oke?
Ahu ike - Nke ndi ahu na ezuchaghi oke
Kedu ihe na akpata ahu mmadu ezughi oke?
Ahu ike - Nke ndi ahu na ezuchaghi oke
Kedu ihe mere umu nwanyi ahu na ezusighi oke adighi enwe nkweta na onwe ha?
Ahu ike - Nke ndi ahu na ezuchaghi oke
Kedu ka m ga esi kweta na m bu ihe ma o buru na ahu ezuchaghim oke?
Ahu ike - Nke ndi ahu na ezuchaghi oke
Kedu ihe mere umu nwanyi ahu ezuchaghi oke na di aria oria anu ahu?
Ahu ike - Nke ndi ahu na ezuchaghi oke
Kedu ka ga esi agbanahu nsogbu anu ahu?
Ahu ike - Nke ndi ahu na ezuchaghi oke
Gini kpatara umu nwanyi ahu na ezusighi oke na di enwe nsogbu na akwara?
Ahu ike - Nke ndi ahu na ezuchaghi oke
Kedu ka m ga esi gbochigide ahu isi ike ma kwa debe akwara na mozul m ka o sie ike?
Ahu ike - Nke ndi ahu na ezuchaghi oke
Enwerem ike inwe mmeko nwoke and nwanyi ga ejum afo?
Ahu ike - Nke ndi ahu na ezuchaghi oke
O ga adi mma munwa iche maka ihazi ezi na ulo ma o bu Famili Planin na bekee?
Ahu ike - Nke ndi ahu na ezuchaghi oke
Kedu ihe mere m ji kwesi ikpachapuru anya ebe odi iche maka odimma m?
Ahu ike - Nke ndi ahu na ezuchaghi oke
Gini bu ihe na-adi akpata nsogbu gbasara ahuike uche umu nwanyi?
Ahu ike - Ahuike uche
Kedu ka nrugide kwa ubochi ji nwee ike imebi ahuike uche umu nwanyi?
Ahu ike - Ahuike uche
Kedu ka onwu ma kwa ihe ifunari mmadu so nwee ike idobi ezi ahuike uche umu nwanyi?
Ahu ike - Ahuike uche
Kedu ka mgbanwe na ndu m na kwa gburugburu m si nwee ike idobi ezi ahuike uche umu nwanyi?
Ahu ike - Ahuike uche
Kedu ihe bu ihe mmapu obi, kedu ka o si nwe ike idobi ezi ahuike uche m?
Ahu ike - Ahuike uche
Kedu ihe amama bu nsogu ahu ike uche umu nwanyi?
Ahu ike - Ahuike uche
Gini kam kwesiri ima banyere ida mba (nya bu depreshon ma o bu enweghi muo ime ihe obula chaa chaa)?
Ahu ike - Ahuike uche
Gini ka m kwesiri ima banyere nchegbu (mmadu iche oke uche banyere ihe niile)?
Ahu ike - Ahuike uche
Gini ka m kwesriri ima maka otu mmadu siri kwesii inabata ozi maka ihe mmapu obi?
Ahu ike - Ahuike uche
Gini ka m kwesiri ima maka mgbanwe na ahu mmadu ma o bu oria o bu nrugide (stress) butere?
Ahu ike - Ahuike uche
Kedu ka m ga esi gbochie nsogbu na eso ahuike uche mmadu site na ime ka mu onwe m gbadosie ike?
Ahu ike - Ahuike uche
Kedu ka m ga esi gbanahu nsogbu ahu ike site na inwe ndi odim na obi ga enwe ike inyerem aka?
Ahu ike - Ahuike uche
Kedu ka m ga esi kwado ntukwasi obi na etiti ndi mmadu ma o bu na etiti ndi no na otu otu?
Ahu ike - Ahuike uche
Kedu ka nnoko na etiti umu nwanyi ndi ozo ga enwe ike inyerem aka?
Ahu ike - Ahuike uche
Kedu ihe m kwesiri ima banyere ukwara, oyi and oria ndi ozo ekwesiri ikpachapuru ezigbo anya?
Ahu ike - Oria Oyi na Ukwara nta
Kedu ka m si nwee ike igbochi oria oyi bu Nimonia?
Ahu ike - Oria Oyi na Ukwara nta
Gini bu Ukwara nta?
Ahu ike - Oria Oyi na Ukwara nta
Kedu ka Ukwara nta si efe mmadu?
Ahu ike - Oria Oyi na Ukwara nta
Kedu kam ga esi amara ma mmadu enwere Ukwara nta?
Ahu ike - Oria Oyi na Ukwara nta
Kedu kam ga esinwu gbanahu Ukwara nta?
Ahu ike - Oria Oyi na Ukwara nta
Gini bu Iba?
Ahu ike - Iba
Gini kpatara Iba ji ka njo na ahu nwanyi di ime?
Ahu ike - Iba
Kedu ka m ga esi gbochie Iba ma m di ime?
Ahu ike - Iba
Kedu ka o ha niile ga esi gbochie iba?
Ahu ike - Iba
Gini mere oji joo njo nke ukwu, iwakpo umu nwanyi?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Gini bu uche na adighi mma gbasara umu nwoke imeru umu nwanyi ahu?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Gini ga eme nwoke ga eji meruo nwanyi ahu?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Kedu udi mmeru ahu umu nwanyi na erita n’aka umu nwoke dinu?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Kedu ihem kwesiri imata banyere udi ihe m ga ahu, mara na ana emegbu mmadu?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Kedu udi ihe m kwesiri ileputara anya?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Kedu udi nwanyi enwere ike ike megbuo ma wakpo?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Kedu ihe m kwesiri imara maka otu mmegbu mmadu si aga?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Kedu ka o si emetuta umu nwanyi ma umu nwoke mmeruo ha aru?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Kedu ka o si emetuta umuaka ma umu nwoke meruo nne ha aru?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Kedu ka o si emetuta obodo ma umu nwoke buru agadagbachiri uzo?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Gini mere umu nwanyi ji ka na anodu n’ulo a na eti ha ihe?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Kedu ihe m ga eme iji kwusi onye nkem itim ihe?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Kedu otu m nwere ike izoputa onwem tupu omee ozo?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Kedu otu m nwere ike isi zo onwem mgbe o na eme?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Kedu ihe m nwere ike ime maka nzoputa onwem mgbe mchoro ila?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Gini ka m kwesiri ikwado ma m ga ala?
Ezi na ulo - Mwakpo umu nwanyi
Gini bu iwakpo mmadu n’ike?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ndi nwanyi enwere ike iwakpo n’ike na enweghi nsogbu obula?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu udi mwakpo n’ike dinu?
Ezi na ulo - Mwakpo
E nwere ike iwakpom n’ike, o buru onye m ma?
Ezi na ulo - Mwakpo
Gini ka m kwesiri ima maka mwakpo n’ike o bu onye ma amaghi mere?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ka m ga esi gbanahu mwakpo n’ike?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ihe m ga eji nwee nkweta na uche m?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ka m ga esi gbanahu nsogbu nwakpo?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ka m ga esi nyere umu m aka iganahu nwakpo?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ka m ga esi zo onwem?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ihe m ga emema o buru na awakporom?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ihe m ga eme o buru na awakporom?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ihe m ga eme ma o buru na awakporo onye m ma?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ka m ga esi kpebie ma m aga ulo ikpe?
Ezi na ulo - Mwakpo
Gini ga eme ma m gaa nke ndi uwe ojii?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ihe m ga eme igbochi afo ime?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ihe m kwesiri ime maka STIs?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ihe m ga eme maka ahu adokara m?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ihe m kwesiri ima maka mmeko m ga na enwe na odiniihu?
Ezi na ulo - Mwakpo
Kedu ihe m ga eme iji merie ihe m na echeta maka nwakpo ahu?
Ezi na ulo - Mwakpo
Gini bu afo osisa. Kedu ihe o ji di njo nwa m ibute ya?
Ezi na ulo - Ahuike umuaka
Kedu ka m ga esi gbanahu afo osisa?
Ezi na ulo - Ahuike umuaka
Gini ka igba ogwu mgbochi ji di ezigbo mkpa?
Ezi na ulo - Ahuike umuaka
Kedu ogwu mgbochi nwa m kwesiri igba?
Ezi na ulo - Ahuike umuaka
E kwesiri igba umu aka niile ogwu mgbochi?
Ezi na ulo - Ahuike umuaka
Kedu kam ga esi gbochie ezi na ulom ma ibute oria tiwapuru (disease afterwards)?
Ezi na ulo - Ahuike umuaka
Kedu ka m ga esi leta ndi mmadu n’ulo ghara ifesasi oria ahu n’ulo niile?
Ezi na ulo - Ahuike umuaka
Gini mere umu nwanyi jiri kwesi nlebara anya di iche?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu ka ahum si agbanwe na pubati?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Nwa nwoke o ka mu mkpa?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu ka m ga esi nweta ezigbo ihe na odiniihu ndum?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu ihe m ga eji gba mbo hu nam nwetara ezigbo igu akwukwo ma o bu oru aka?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Gini kam ji kwesi icheretu tupu m luo di?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Maka gini ka m ga eji chere tupu m muo umu?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu ka m ga esi kpebie gbasara enyi nwoke na mmeko?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu ihe ibu afo ime na oge ji buru ihe m kwesiri igbara oso?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu ihem kwesiri ima gbasara inwe mmeko?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu ka m ga esi ghara inwe mmeko n’ime oyim na ayi?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu kam ga esi chekwaa onwem ma m choo inwe mmeko?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Gini bu mmeko afosuru afosu?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu ka m ga esi gbanahu mmeko m na achoghi inwe?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu ihe m ga eme ma mmadu na ezi na ulo m choo ka any nwee mmeko?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu ihe anyi kwesiri iji kpachapuru umunwoke okenye anya?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu kam ga esi gbanahu irenyem na anum di na nwunye?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Gini ka m ga eme nam tuta ime m na achoghi?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi
Kedu ka m ga eji gwanwu nne na nna m okwu?
Ezi na ulo - Ndumodu nyere umu nwanyi